Numbers 31:42 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Moses we nara na nkera nke umu Israel, nke Moses kerara site na ihe ndikom nēbu agha,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọkara nke ahụ dịrị ndị Izrel, nke Mosis kewapụtara site na nke ndị ikom lụrụ agha.