Numbers 33:15 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha si na Refidim bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ọzara Sainai.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ Refidim bịaruo nʼọzara Saịnaị ebe ha mara ụlọ ikwu ha.