Numbers 33:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha si n'ọzara Sainai bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Kibrot-hataava.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ ọzara Saịnaị bịaruo Kibrọt Hataava ebe ha mara ụlọ ikwu ha.