Numbers 33:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha si na Kibrot-hataava bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hazerot.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ Kibrọt Hataava bịaruo Hazerọt ebe ha mara ụlọ ikwu ha.