Numbers 33:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha si na Hazerot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Ritma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ Hazerọt bịaruo Ritma ebe ha mara ụlọ ikwu ha.