Numbers 33:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha si na Risa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Kehilata.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ Rissa bịaruo Kehelata ebe ha mara ụlọ ikwu ha.