Numbers 33:34 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha si na Jọtbata bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Abrona.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ Jotbata bịaruo Abrona ebe ha mara ụlọ ikwu ha.