Numbers 33:41 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we si n'ugwu Hoa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Zalmona.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ ugwu Hor bịaruo Zalmona ebe ha mara ụlọ ikwu ha.