Numbers 33:43 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ha si na Punon bulie, ije, ma ulo-ikwū-ha n'Obot.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ Punon bịaruo Obot ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Recommended Reading