Numbers 33:45 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha si n'Iyim bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Dibon-gad.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hapụrụ Iye Abarim bịaruo Dibọn Gad ebe ha mara ụlọ ikwu ha.