Numbers 35:13 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Obodo ndia nke unu gēnye, obodo isi nke nb͕abá ka ha gāburu unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obodo isii ndị a unu wepụtara ga-abụ obodo mgbaba.