Numbers 5:31 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nwoke ahu gāpu kwa n'ajọ omume, ma nwayi gēbu ajọ omume-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A gaghị ama di nwanyị a ikpe dịka onye mere ihe ọjọọ, kama nwanyị a ga-ebu ahụhụ ya na mmehie ya naanị ya.’ ”