Numbers 7:53 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
na ehi abua, na ebulu ise, na nkpi ise, na umu-ebulu ise nke b͕ara otù arọ, iji chu ihe àjà nke àjà-udo: nka bu onyinye iji biaru nso nke Elishama nwa Amihud.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise na ụmụ ebule ise gbara otu afọ, otu afọ, ka a chụọ maka aja udo. Nke a bụ onyinye Elishama nwa Amihud nyere.