Numbers 9:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Moses we si ha, Guzonu; ka m'we nu ihe Jehova gēnye n'iwu bayere unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mosis zara sị ha, “Cherenụ ka m ga jụta Onyenwe anyị ihe bụ uche ya banyere mkpa unu.”