Philemon 1:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na mbụ, o nweghị uru ọ bụla Onisimọs baara gị, ma ugbu a, ọ bụ onye ga-abara gị uru na onye gaabakwara m uru.
Igbo 2006
onye buri onye nābaghi n'ihe n'ebe i nọ n'oge gara aga, ma ub͕u a ọ bara gi n'ihe, ba-kwa-ram n'ihe:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na mbụ, o nweghị uru ọbụla ọ baara gị, ma ugbu a, ọ baara mụ na gị uru.