Philemon 1:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ana m eme ka ọ laghachikwute gị. Ma mgbe ọ na-alọghachikwute gị achọrọ m ka ị mata na mkpụrụ obi m so ya na-alọta.
Igbo 2006
onye m'nēzighachiri gi, ya onye-ya, nke ahu bu, obi nkem:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ezighachiri gị ya ugbu a, ya bụ, onye bụ obi m ka m na-ezitere gị.