Philemon 1:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ gụsịrị m agụụ ike ime ka mụ na ya nọdụ nꞌebe a, ka ọ na-enyere m ụdị aka ị gaara enyere m nꞌime ụlọ mkpọrọ a m nọ nꞌihi ozi ọma.
Igbo 2006
onye mu onwem nēzuberi ijide ka mu na ya nọdu, ka o we nējerem ozi n'ab͕u nke ozi ọma n'ọnọdu gi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gụsịrị m agụụ ike ime ka mụ na ya nọdụ nʼebe a, ka o were ọnọdụ gị na-ejere m ozi ọ bụladị dị ka m nọ na mkpọrọ nʼihi oziọma.