Philemon 1:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma eleghị anya Onisimọs si nꞌụlọ gị gbapụ maka ịnọ nwa oge nta, ma ugbu a ọ na-alọghachi ka gị na ya nọọ ruo ebighị ebi.
Igbo 2006
N'ihi na eleghi anya ọ bu n'ihi nka ka ekewapuru ya n'ebe i nọ nwa oge ntà, ka i we nwe ya ebighi-ebi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma eleghị anya, ọ bụ nʼihi nke a ka eji kewapụ ya nwa oge nta site nʼebe ị nọ, bụ ka i mesịa nweghachi ya ebighị ebi.