Philemon 1:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a, ọ bụrụ nꞌezie na ị gụrụ m dị ka enyi gị, nabata Onisimọs dị ka ị ga-esi nabata m.
Igbo 2006
Ya mere ọ buru na i gurum n'onye-nnwekọ, nara ya nke-ọma dika mu onwem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ọ bụrụ na ị gụrụ m dị ka onye nnwekọ ihe, nabata ya dị ka ị ga-esi nabata m.