Philemon 1:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị na-edetakwara ya nzukọ Kraịst dị nꞌụlọ gị, na nwanna anyị nwanyị Afịa, na Akipọs onye anyị na ya so na-alụ agha a.
Igbo 2006
nēdega-kwa-ra Apfia nwa-nna-ayi nwanyi, na Akipọs onye ayi na ya nēbukọ agha, na nzukọ Kraist di n'ulo-gi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị na-edetakwara ya nzukọ Kraịst dị nʼụlọ gị, na nwanna anyị nwanyị Afịa, na Akipos onye anyị na ya so na-alụ agha a.