Philemon 1:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mak, na Aristakus, na Dimas, na Luuku, ndị mụ na ha na-arụkọ ọrụ na-ekelekwa unu.
Igbo 2006
ọ bu kwa otú a Mak na Aristakọs na Dimas na Luk, bú ndi mu na ha nālukọ ọlu, nēkele unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mak, na Arịstakọs, na Dimas, na Luk, ndị mụ na ha na-arụkọ ọrụ na-ekelekwa unu.