Philemon 1:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwanna m Faịlimọn, ana m ekele Chineke ekele mgbe ọ bụ m na-echeta gị nꞌekpere nile m na-ekpe.
Igbo 2006
Anamekele Chinekem mb͕e nile mb͕e m'necheta gi n'ekperem nile,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ekele Chineke ekele mgbe ọbụla m na-echeta gị nʼekpere niile m na-ekpe.