Philemon 1:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a, ọ dị ihe m chọrọ ka i meere m. Enwere m ike ịsị na ihe a bụ ihe ị na-aghaghị ime site nꞌaha Kraịst nꞌihi na ọ bụ ihe dị mma ime eme. Ma nꞌihi ịhụnanya m nwere nꞌebe ị nọ, achọghị ịkwagide gị ka i mee ya.
Igbo 2006
N'ihi nka, ọ bu ezie na enwerem oké nkwuwa-okwu nime Kraist iwere ihe nke kwesiri nye gi n'iwu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ezie na-enwere m ike nʼime Kraịst inye gị iwu banyere ihe kwesiri ka i mee, ma agaghị m eme otu a.