Philippians 1:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Bụrụkwanụ ndị na-eme ihe dị mma mgbe nile, ụdị ihe ọma ahụ ga-egosi na unu bụ ụmụ Chineke, nꞌihi na nke a bụ ihe ga-ewetara Chineke otuto.
Igbo 2006
ebe unu gābu ndi juputaworo na nkpuru nke ezi omume, nke sitere n'aka Jisus Kraist, ka Chineke we nwe ebube na otuto.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe e mejupụtara unu na mkpụrụ nke ezi omume nke sitere na Jisọs Kraịst iji bulie Chineke elu ma nyekwa ya otuto.