Philippians 1:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a, nke a bụ ihe m chọrọ ime ka unu ghọta, na nsogbu nile dakwasịrị m emeela ka ọrụ ikwusa ozi ọma Kraịst na-aga nꞌihu.
Igbo 2006
Ma anamezube ka unu mara, umu-nnam, na, kama ihe ọzọ, ọnọdum emewo ka ozi ọma ga n'iru;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a ụmụnna m, nke a bụ ihe m chọrọ ime ka unu ghọta, na nsogbu niile dakwasịrị m emeela ka ọrụ ikwusa oziọma na-aga nʼihu.