Philippians 1:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ọ pụtala ìhè nye ndị nche ụlọ mkpọrọ na onye ọ bụla ọzọ nọ nꞌebe a, na ọ bụ nanị nꞌihi na m bụ onye na-eso Kraịst ka e ji tụọ m kpọrọ.
Igbo 2006
ya mere ab͕um putara ìhè nime Kraist na Pritoriọm dum, ya na n'ebe ndi nile fọduru nọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ pụtala ihe nye ndị nche nke ụlọeze ahụ na onye ọbụla ọzọ, na ọ bụ naanị nʼihi na m bụ onye na-eso Kraịst ka e ji tụọ m mkpọrọ.