Philippians 1:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ji obi dị ọcha na-ezisa ozi ọma ahụ na-eme ya nꞌihi na ha hụrụ m nꞌanya, ebe ọ bụ na ha maara na ọ bụ Onyenwe anyị mere ka m nọọ nꞌụlọ mkpọrọ nꞌihi ịkwali ọrụ izisa ozi ọma. Ndị ọzọ na-ezisa ozi ọma ahụ ime ka obi jọọ m njọ. Echiche ha bụ na ịga nꞌihu nke ozi ọma ha na-ekwusa ga-eme ka obi jọọ m njọ nꞌụlọ mkpọrọ karịa.
Igbo 2006
ndia nēme ya site n'ihunanya, ebe ha matara na edorom ka m'we gọpu ozi ọma:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ahụ ji ọchịchọ obi ziri ezi na-eme nke a nʼịhụnanya ebe ha matara na e tinyere m ebe a nʼihi izisa oziọma.