Philippians 1:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ọ dị, ihe ọ bụla ha bu nꞌuche mgbe ha na-ekwusa ozi ọma adịghị ewute m. Ihe dị mkpa bụ na ozi ọma Kraịst ka a na-ekwusa. Ọ bụkwa nke a na-enye m ọṅụ mgbe nile.
Igbo 2006
Gini kwa? ọ bu nání na n'uzọ ọ bula, ma ọ bu n'aghughọ ma-ọbu n'ezi-okwu, anēkwusa Kraist; nime nka ka m'nāṅuri kwa ọṅu, e, m'gāṅuri kwa ọṅu nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnịkwa ka ogbochiri? Otu ọ dị, maọbụ nʼụzọ aghụghọ maọbụ nʼeziokwu, ihe dị mkpa bụ nʼụzọ ọbụla a na-ekwusa oziọma Kraịst, nʼihi nke a ka m na-aṅụrị ọṅụ. E, m ga-aṅụrịkwa ọṅụ mgbe niile.