Philippians 1:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌezie, amaara m na m nwere ọrụ nke m ga-arụ nꞌụwa. Nꞌihi ya amaara m na m ga-anọgide ịdị ndụ. Ka mụ na unu jikọtaakwa aka rụọ ọrụ Onyenwe anyị, nke ga-enyere unu aka ito eto nꞌokwukwe, na inwe ọṅụ nꞌime Kraịst.
Igbo 2006
Ebe m'tukwasiworo obi m n'ihe a, amataram na m'gānọgide, nọgide kwa n'etiti unu nile, ime ka unu ga n'iru ṅu kwa ọṅù nke okwukwe;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe nke a doro m anya, amara m na mụ na unu niile ga-aga nʼihu ịnọ maka ọganihu na ọṅụ nke unu nʼime okwukwe.