Philippians 1:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe m si nꞌebe a pụta, bịa ileta unu, nnọkọ nke mụ na unu ga-anọkọ ga-ewetara unu ọṅụ nke ga-akwali unu inye Kraịst Jisọs otuto nꞌihi nchebe o chebere m.
Igbo 2006
ka inya-isi-unu we babiga ókè nime Kraist Jisus n'arum site n'ọbibia m'gābiakute unu ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka mgbe m ga-abịakwute unu ọzọ, unu ga-enwebiga ọṅụ oke nʼime Kraịst Jisọs nʼihi m.