Philippians 1:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
na-atụghị ụjọ ihe ndị iro unu ga-eme. Iguzosi ike unu ga-agbara ha ezi ama banyere ịla nꞌiyi nke ga-abịakwasị ha. Ma nꞌebe unu nọ, ọ ga-abụrụ unu ihe ngosi si nꞌebe Chineke nọ bịa, igosi na ọ nọnyeere unu, na o nyela unu ndụ ebighị ebi.
Igbo 2006
ghara ikwe ka ndi nēmegide unu me ka unu tua ujọ n'ihe ọ bula: ebe nke ahu bu ihe nēme ka ila-n'iyì putara ha ìhè, ma ọ nēme ka nzọputa-unu puta ìhè, nka site-kwa-ra na Chineke;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-atụghị ụjọ ihe ndị na-emegide unu ga-eme. Iguzosi ike unu ga-agbara ha ezi ama banyere ịla nʼiyi nke ga-abịakwasị ha. Ma nʼebe unu nọ, ọ ga-abụrụ unu nzọpụta pụtara ihe nke sikwa nʼebe Chineke nọ bịa.