Philippians 1:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ohere ahụ e nyere unu abụghị ohere ikwere nanị nꞌOnyenwe anyị Jisọs Kraịst, kama ọ bụ ohere ịhụkwa ahụhụ nꞌihi aha ya.
Igbo 2006
n'ihi na unu ka enyeworo ya n'amara n'ihi Kraist, ọ bughi nání ikwere na Ya, kama ihu kwa ahuhu n'ihi Ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ohere ahụ e nyere unu, abụghị naanị ikwere na Kraịst, kama ọ bụkwa ịhụ ahụhụ nʼihi ya.