Philippians 1:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m ekele Chineke m ekele nke ukwuu, mgbe ọ bụla m chetara unu.
Igbo 2006
Anamekele Chinekem na ncheta nile m'nēcheta unu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ekele Chineke m ekele mgbe ọbụla m chetara unu.