Philippians 1:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ anyị nile na-ebukọ agha a nꞌotu. Mụ onwe m ahụọla ahụhụ nꞌihi Kraịst nꞌoge gara aga. Ma ruo ugbu a, unu na-ahụkwa na m nọkwa nꞌime ahụhụ dị ukwuu, dị ka unu maara.
Igbo 2006
ebe unu nwere otù nb͕a ahu nke unu huru n'arum, ub͕u a ka unu nānu kwa na ọ di n'arum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu nọ na-agabiga ụdị ibu agha ahụ unu hụrụ na m gabigara, nke unu na-anụkwa na m ka nọ nʼime ya ugbu a.