Philippians 1:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi inyeaka nile unu na-enye, ime ka izisa ozi ọma Onyenwe anyị na-aga nꞌihu ọ bụladị ruo ugbu a.
Igbo 2006
n'ihi nnwekọ unu nwekọrọ n'izisa ozi ọma site n'ubọchi mbu rue ub͕u a;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi inyeaka niile unu na-enye, ime ka izisa oziọma na-aga nʼihu ọ bụladị ruo ugbu a.