Philippians 2:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọzọ kwa, ka ire nile kwupụta na Kraịst bụ Onyenwe anyị, ka e si otu a nye Chineke bụ Nna otuto.
Igbo 2006
ka ire nile ọ bula we kwuputa kwa na Jisus Kraist bu Onye-nwe-ayi, ka ewe nye Chineke, bú Nna, otuto.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ire niile ọbụla kwupụta na Jisọs Kraịst bụ Onyenwe anyị, maka inye Chineke bụ Nna, otuto.