Philippians 2:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Enwere m olileanya nꞌezie izitere unu ya. M ga-emekwa nke a, ma ọ bụrụ na m chọpụta ihe ọnọdụ m nꞌebe a ga-abụ.
Igbo 2006
Ya mere, onye a ka m'nēle anya na m'gēziga ya n'otù oge ahu, mb͕e ọ bula m'gāhu otú ọ gādirim:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Enwere m olileanya nʼezie izitere unu ya. M ga-emekwa nke a ma ọ bụrụ na m chọpụta ihe ọnọdụ m nʼebe a ga-abụ.