Philippians 2:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie enwere m olileanya na site nꞌinyeaka Onyenwe anyị, mụ onwe m ga-abịakwutekwa unu na mgbe na-adịghị anya.
Igbo 2006
ma anamatukwasi obim nime Onye-nwe-ayi na mu onwem gābia kwa ọsọsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, enwere m olileanya na site nʼinyeaka Onyenwe anyị, mụ onwe m ga-abịakwutekwa unu na mgbe na-adịghị anya.