Philippians 2:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Echela echiche banyere nanị ihe metụtara gị, kama, na-eleba anya nꞌihe banyere ndị ọzọ na ihe ha na-eme.
Igbo 2006
unu nile n'otù n'otù elela ihe nke aka unu anya, kama unu nile n'otù n'otù le kwa ihe nke madu-ibe-unu anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Echela echiche banyere naanị ihe metụtara gị, kama, na-eleba anya nʼihe banyere ndị ọzọ.