Philippians 2:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ nꞌihi nke a ka Chineke ji site nꞌọnwụ kpọlite ya, welie ya elu, mee ka ọ nọdụ ugbu a nꞌebe kachasị elu, nyekwa ya aha nke karịrị aha nile ọ bụla elu.
Igbo 2006
N'ihi nka Chineke welikwara Ya elu nke-uku, were kwa amara nye Ya aha ahu nke kariri aha nile ọ bula elu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ nʼihi nke a ka Chineke ji bulie ya elu nʼebe kachasị elu, nyekwa ya aha kachasị aha niile elu.