Philippians 3:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, na-ajụghị ihe ọ bụla ọ ga-efu m, aga m abụ otu nꞌime ndị na-ebi ndụ ọhụrụ ahụ nke dịrị ndị e mere ka ha site nꞌọnwụ dịrị ndụ.
Igbo 2006
ọ buru na uzọ ọ bula di m'gēsi ru isi na ndi nwuru anwu bilite.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka m si otu a, ruo nʼogo nke inweta mbilite site nʼọnwụ.