Philippians 3:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụnna m, na-agbasonụ ụdị ndụ m na-adị, chọpụtakwanụ ndị ọzọ na-adị ndụ ha dị ka anyị si adị, mee ha ihe ilere anya unu.
Igbo 2006
Umu-nnam, dinu n'otù n'iṅomim, nēle-kwa-nu ndi nējeghari otú a, otú unu nwere ayi dika ihe-atù
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụnna m, na-agbasonu ụdị ndụ m na-ebi, chọpụtakwanụ ndị ọzọ na-adị ndụ dị ka anyị si adị, mee ha ihe ilere anya unu.