Philippians 3:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọgwụgwụ ndụ ndị dị otu a bụ mbibi na ịla nꞌihi, nꞌihi na ihe ha ji mere chi ha bụ ihe ọ bụla na-agụ ha agụụ. Ihe ahụ kwesịrị ime ka ihere mee ha bụ ihe ha na-anya isi nꞌime ya. Ọ bụkwa nanị ihe banyere ndụ nke ụwa a ka ha na-eche echiche ya.
Igbo 2006
ndi ọgwugwu-ha bu ila-n'iyì, ndi chi-ha bu afọ-ha, ndi otuto-ha di kwa n'ihere-ha, ndi nātukwasi uche n'ihe uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọgwụgwụ ndị dị otu a ga-abụ ịla nʼiyi. Afọ ha bụ chi ha, ndị otuto ha dịkwa nʼihere ha. Ha na-atụkwasị uche naanị nʼihe nke ụwa.