Philippians 3:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kpachapụrụnụ onwe unu anya nꞌebe ndị mmadụ ọjọọ ahụ yiri nkịta nọ. Ndị ahụ na-ezi unu na ọ bụ nanị mgbe e biri unu ugwu ka a ga-azọpụta unu.
Igbo 2006
Lezienu nkita ahu nile anya, lezienu ndi-ọlu ọjọ ahu anya, lezienu obibì-aru ahu anya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kpachapụrụnụ onwe unu anya nʼebe ndị mmadụ ọjọọ ahụ yiri nkịta nọ. Ndị ahụ na-eyiwasị ahụ ha.