Philippians 3:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Igosi na m nwere ịnụ ọkụ nꞌobi dị ukwuu banyere ihe m kwenyere nꞌime ya, emesiri m nzukọ Kraịst ike, kpagbuo ndị nọ nꞌime ya. Agbalịrị m idebezu iwu ndị Juu, bụrụkwa onye a pụrụ ịkpọ onye ezi omume tozuru oke, dị ka idebe iwu ndị Juu si dị.
Igbo 2006
n'akuku inu-ọku-n'obi, anamesob͕uri nzukọ Kraist; n'akuku ezi omume nke di nime iwu, ahuru na adighi m ita uta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
igosi ịnụ ọkụ nʼobi m, akpagburu m chọọchị, nʼụzọ ezi omume nʼokpuru iwu, abụ m onye zuruoke.