Philippians 4:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụghị na m nọ nꞌọnọdụ oke mkpa na ụkọ. Nꞌihi na amụtala m otu m ga-esi jiri ọṅụ nọọ nꞌọnọdụ ọ bụla, ma m nwere ihe ma m enweghị ihe.
Igbo 2006
Ọ bughi na anamekwu okwu bayere nkpà: n'ihi na mu onwem mutara, n'ọnọdu ọ bula m'nọ, inwezu nime ya ihe nile nākpam nkpà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị na m nọ nʼọnọdụ oke mkpa na ụkọ. Nʼihi na amụtala m otu m ga-esi jiri ọṅụ nọrọ nʼọnọdụ ọbụla.