Philippians 4:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụladị mgbe m nọ na Tesalonaika, unu ziteere m onyinye ihe karịrị otu ugbo, inyere m aka na mkpa m.
Igbo 2006
n'ihi na ọbuná na Tesalọnaika unu zigara otù mb͕e ziga kwa mb͕e ọzọ ib͕om nkpà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụladị mgbe m nọ na Tesalonaịka, unu ziteere m onyinye ihe karịrị otu ugbo, inyere m aka na mkpa m.