Philippians 4:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Keleere m ụmụnna nꞌime Kraịst nile nọ nꞌebe ahụ. Ụmụnna ndị mụ na ha nọ na-ekelekwa unu.
Igbo 2006
Kelenu onye nsọ ọ bula nime Kraist Jisus. Umu-nna-ayi ndi mu na ha nọ nēkele unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Keleere m ndị nsọ niile nʼime Kraịst Jisọs. Ụmụnna ndị mụ na ha nọ na-ekelekwa unu.