Philippians 4:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu.
Igbo 2006
Ka amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist dinyere mọ-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere mmụọ unu. Amen.