Proverbs 22:26 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Abula otù nime ndi gānara madu n'aka, Abu-kwa-la otù nime ndi nọ na mbe bayere ugwọ di iche iche.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Abụla onye otu nʼime ndị na-anara ndị mmadụ akaebe maọbụ kwee nkwa ikwu ụgwọ onye ọzọ ji.
Recommended Reading